Abụ Ọma 109:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na o chetaghị igosi obiọma,+Kama ọ nọ na-achụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye ọsọ,+Na-achụkwa onye ihe na-ewute n’obi, ka o wee gbuo ya.+ Obedaya 15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ụbọchị+ Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso. Otú i si mee ya ka a ga-eme gị.+ Ụdị mmeso i mesoro ya ga-alọghachi n’isi gị.+ Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị:+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
16 N’ihi na o chetaghị igosi obiọma,+Kama ọ nọ na-achụ onye nọ n’ahụhụ na ogbenye ọsọ,+Na-achụkwa onye ihe na-ewute n’obi, ka o wee gbuo ya.+
15 N’ihi na ụbọchị+ Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso. Otú i si mee ya ka a ga-eme gị.+ Ụdị mmeso i mesoro ya ga-alọghachi n’isi gị.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+