2 Samuel 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-abịakwasịkwa ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe aka ya abụọ+ na-adịkwaghị ike, m ga-emekwa ka ọ maa jijiji; ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ, ọ bụkwa naanị eze ka m ga-egbu.+ Matiu 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ̀ bụ na gị onwe gị ekwesịghị imere ohu ibe gị ebere,+ dị ka m mekwaara gị ebere?’+ Jems 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.
2 M ga-abịakwasịkwa ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe aka ya abụọ+ na-adịkwaghị ike, m ga-emekwa ka ọ maa jijiji; ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ, ọ bụkwa naanị eze ka m ga-egbu.+
13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-adịghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ya mere, ebere na-emeri ikpe.