Ezikiel 38:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka e jiri mma agha mee Gọg ihe n’ugwu m niile. Ndị agha ya ga-ejikwa mma agha na-egburịta ibe ha.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:21 Ezigbo Ofufe, p. 198 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 227
21 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka e jiri mma agha mee Gọg ihe n’ugwu m niile. Ndị agha ya ga-ejikwa mma agha na-egburịta ibe ha.+