Ezikiel 38:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘M ga-emekwa ka mma agha bịakwasị ya n’ógbè m niile bụ́ ugwu ugwu,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+ ‘Mma agha onye nke ọ bụla ga-abịakwasị nwanne ya.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:21 Ezigbo Ofufe, p. 198 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 227
21 “‘M ga-emekwa ka mma agha bịakwasị ya n’ógbè m niile bụ́ ugwu ugwu,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+ ‘Mma agha onye nke ọ bụla ga-abịakwasị nwanne ya.+