23 Ndị Amọn na ndị Moab malitere igbu ndị si n’ala Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Ha bibiri ha, laakwa ha n’iyi. Mgbe ha lachara ndị si Sia n’iyi, ha gburịtawara ibe ha.+
22 M ga-akwatu ocheeze nke alaeze dị iche iche, napụkwa alaeze mba dị iche iche ike ha.*+ M ga-akwatu ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ha, ịnyịnya na ndị na-agba ha ga-adakwa maka na mma agha onye nke ọ bụla ga-egbu nwanne ya.’”+