Ezikiel 46:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’oge ememme nakwa n’oge oriri, ihe ọ ga-eji chụọ àjà ọka bụ otu efa ntụ ọka maka obere oké ehi, otu efa ntụ ọka maka ebule, na ntụ ọka ole ọ ga-ewetali maka obere ebule ndị ahụ. Mmanụ ọ ga-eweta ga-abụ otu hin maka otu efa ntụ ọka.+
11 N’oge ememme nakwa n’oge oriri, ihe ọ ga-eji chụọ àjà ọka bụ otu efa ntụ ọka maka obere oké ehi, otu efa ntụ ọka maka ebule, na ntụ ọka ole ọ ga-ewetali maka obere ebule ndị ahụ. Mmanụ ọ ga-eweta ga-abụ otu hin maka otu efa ntụ ọka.+