11 Mgbe a na-eme ememme+ nakwa n’oge e ji eme ememme, ihe ọ ga-eji chụọ àjà ọka bụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka nwa oké ehi, otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka ebule, na ihe ọ ga-enyeli maka ụmụ ebule ndị ahụ; mmanụ ọ ga-enye bụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin maka otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa.+