24 Ọ ga-ewetakwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka nwa oké ehi iji chụọ àjà ọka, wetakwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka ebule. Mmanụ ọ ga-eweta ga-abụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin maka otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa.+
7 Ọ ga-enyekwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka nwa oké ehi nakwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa maka ebule iji chụọ àjà ọka. Ọ ga-enyekwa ihe ọ bụla ọ ga-enyeli maka ụmụ ebule ndị ahụ; mmanụ ọ ga-enye ga-abụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin maka otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa.+