Ezikiel 46:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Onye ahụ na-akpọgharị m mechara si n’ụzọ dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá kpọbata m+ n’ụlọ dị nsọ ndị nchụàjà na-anọ eri ihe. Ụlọ a chere ihu n’ebe ugwu.+ M nọkwa ebe ahụ hụ ebe dị n’azụ azụ n’ebe ọdịda anyanwụ.
19 Onye ahụ na-akpọgharị m mechara si n’ụzọ dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá kpọbata m+ n’ụlọ dị nsọ ndị nchụàjà na-anọ eri ihe. Ụlọ a chere ihu n’ebe ugwu.+ M nọkwa ebe ahụ hụ ebe dị n’azụ azụ n’ebe ọdịda anyanwụ.