Ezikiel 46:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee si n’ụzọ mbata+ dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá kpọbata m n’ụlọ dị nsọ ebe ndị nchụàjà na-anọ eri ihe, bụ́ ndị chere ihu n’ebe ugwu,+ ma, lee! e nwere ebe dị n’azụ azụ n’ebe ọdịda anyanwụ.
19 O wee si n’ụzọ mbata+ dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá kpọbata m n’ụlọ dị nsọ ebe ndị nchụàjà na-anọ eri ihe, bụ́ ndị chere ihu n’ebe ugwu,+ ma, lee! e nwere ebe dị n’azụ azụ n’ebe ọdịda anyanwụ.