Ezikiel 46:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ sịrị m: “Ebe a ka ndị nchụàjà ga na-esi anụ e ji chụọ àjà ikpe ọmụma na àjà mmehie, na-eghekwa ọka e ji chụọ àjà ọka,+ ka e wee ghara ibupụ ihe ọ bụla n’ogige dị ná mpụta, gharakwa ime ka ndị ọzọ dị nsọ.”+
20 Ọ sịrị m: “Ebe a ka ndị nchụàjà ga na-esi anụ e ji chụọ àjà ikpe ọmụma na àjà mmehie, na-eghekwa ọka e ji chụọ àjà ọka,+ ka e wee ghara ibupụ ihe ọ bụla n’ogige dị ná mpụta, gharakwa ime ka ndị ọzọ dị nsọ.”+