Ezikiel 46:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee sị m: “Ọ bụ ebe a ka ndị nchụàjà ga-esi anụ e ji chụọ àjà ikpe ọmụma+ na àjà mmehie,+ ọ bụkwa n’ebe a ka ha ga-eghe ọka e ji chụọ àjà ọka,+ ka e wee ghara ibupụ ihe ọ bụla n’ogige dị ná mpụta wee mee ka ndị mmadụ dị nsọ.”+
20 O wee sị m: “Ọ bụ ebe a ka ndị nchụàjà ga-esi anụ e ji chụọ àjà ikpe ọmụma+ na àjà mmehie,+ ọ bụkwa n’ebe a ka ha ga-eghe ọka e ji chụọ àjà ọka,+ ka e wee ghara ibupụ ihe ọ bụla n’ogige dị ná mpụta wee mee ka ndị mmadụ dị nsọ.”+