Daniel 11:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 A ga-eme ka ụfọdụ n’ime ndị ahụ ma ihe zọhie ụkwụ, ka e wee nụchaa ndị mmadụ n’ihi ha, sachaakwa ndị mmadụ ma mee ka ha dị ọcha+ ruo n’oge ikpeazụ, n’ihi na ihe a ga-eme n’oge ikpeazụ a kara aka. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:35 Amụma Daniel, p. 274-275 Ụlọ Nche,11/1/1993, p. 17-18
35 A ga-eme ka ụfọdụ n’ime ndị ahụ ma ihe zọhie ụkwụ, ka e wee nụchaa ndị mmadụ n’ihi ha, sachaakwa ndị mmadụ ma mee ka ha dị ọcha+ ruo n’oge ikpeazụ, n’ihi na ihe a ga-eme n’oge ikpeazụ a kara aka.