Hosia 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 ““Ndị nchụàjà,+ nụrụnụ okwu a. Ndị Izrel, ṅaakwanụ ntị. Ndị si n’ezinụlọ eze, geekwanụ ntị,Maka na ọ bụ unu ka a ga-ekpe ikpe a,N’ihi na unu bụ ọnyà e siri na Mizpa,Bụrụkwa ụgbụ e ji sie ọnyà na Tebọ.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche,9/15/2007, p. 1611/15/2005, p. 21
5 ““Ndị nchụàjà,+ nụrụnụ okwu a. Ndị Izrel, ṅaakwanụ ntị. Ndị si n’ezinụlọ eze, geekwanụ ntị,Maka na ọ bụ unu ka a ga-ekpe ikpe a,N’ihi na unu bụ ọnyà e siri na Mizpa,Bụrụkwa ụgbụ e ji sie ọnyà na Tebọ.+