Hosia 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Nụrụnụ okwu a, unu ndị nchụàjà,+ ṅaakwanụ ntị, unu ụlọ Izrel, geekwanụ ntị, unu ụlọ eze,+ n’ihi na ọ bụ unu ka ikpe a metụtara; n’ihi na unu bụ ọnyà+ e siri na Mizpa, bụrụkwa ụgbụ e ji sie ọnyà na Tebọ.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche,9/15/2007, p. 1611/15/2005, p. 21
5 “Nụrụnụ okwu a, unu ndị nchụàjà,+ ṅaakwanụ ntị, unu ụlọ Izrel, geekwanụ ntị, unu ụlọ eze,+ n’ihi na ọ bụ unu ka ikpe a metụtara; n’ihi na unu bụ ọnyà+ e siri na Mizpa, bụrụkwa ụgbụ e ji sie ọnyà na Tebọ.+