Zefanaya 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị isi ya bụ ọdụm na-agbọ ụja.+ Ndị na-ekpe ikpe na ya bụ anụ ọhịa wolf ndị na-achụ nta anụ ná mgbede. Tupu ụtụtụ eruo, ha na-atachapụ ọkpụkpụ niile. Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụbọchị Jehova, p. 78 Ụlọ Nche,3/1/1996, p. 9, 145/1/1991, p. 19-20
3 Ndị isi ya bụ ọdụm na-agbọ ụja.+ Ndị na-ekpe ikpe na ya bụ anụ ọhịa wolf ndị na-achụ nta anụ ná mgbede. Tupu ụtụtụ eruo, ha na-atachapụ ọkpụkpụ niile.