Zekaraya 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M na-ewesa ndị ọzụzụ atụrụ iwe dị ọkụ,M ga-emekwa ka ndị isi* obi tara mmiri zaa ajụjụ,N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha elebarala ìgwè atụrụ ya anya,+ ya bụ, ụlọ Juda. O meekwala ka ha sie ike ma dị ebube ka ịnyịnya o ji aga agha.
3 M na-ewesa ndị ọzụzụ atụrụ iwe dị ọkụ,M ga-emekwa ka ndị isi* obi tara mmiri zaa ajụjụ,N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha elebarala ìgwè atụrụ ya anya,+ ya bụ, ụlọ Juda. O meekwala ka ha sie ike ma dị ebube ka ịnyịnya o ji aga agha.