Zekaraya 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “M na-eweso ndị ọzụzụ atụrụ iwe dị ọkụ,+ m ga-emekwa ka ndị ndú na-akpọ ekwo nkụ dị ka ewu+ zaa ajụjụ;+ n’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha echewo ihu ya n’ebe ìgwè atụrụ ya,+ bụ́ ụlọ Juda, nọ, o mewokwa ka ha dị ka ịnyịnya+ ya nke dị ebube n’agha.
3 “M na-eweso ndị ọzụzụ atụrụ iwe dị ọkụ,+ m ga-emekwa ka ndị ndú na-akpọ ekwo nkụ dị ka ewu+ zaa ajụjụ;+ n’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha echewo ihu ya n’ebe ìgwè atụrụ ya,+ bụ́ ụlọ Juda, nọ, o mewokwa ka ha dị ka ịnyịnya+ ya nke dị ebube n’agha.