16 N’ihi na m na-eme ka e nwee onye ọzụzụ atụrụ n’ala a. Ọ gaghị elekọta atụrụ ndị na-anwụ anwụ.+ Ọ gaghị achọ ndị nke dị obere ma ọ bụ gwọọ ndị nke merụrụ ahụ́+ ma ọ bụ nye ndị nke na-eguzoli ọtọ nri. Kama, ọ na-eri anụ ndị nke gbara agba+ ma hịọpụ atụrụ ndị ahụ ọbụ ụkwụ.+