Jọn 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jizọs wee sị: “Gwanụ ha ka ha nọdụ ala.” Ebe ọ bụ na ahịhịa juru eju n’ebe ahụ, ha nọdụrụ ala. Ụmụ nwoke nọ n’ebe ahụ dị ihe dị ka puku ise (5,000).+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:10 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 128
10 Jizọs wee sị: “Gwanụ ha ka ha nọdụ ala.” Ebe ọ bụ na ahịhịa juru eju n’ebe ahụ, ha nọdụrụ ala. Ụmụ nwoke nọ n’ebe ahụ dị ihe dị ka puku ise (5,000).+