Jọn 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jizọs wee si: “Meenụ ka ha nọdụ ala rie nri.”+ Ahịhịa juru eju n’ebe ahụ. Ya mere, ndị ikom ahụ nọdụrụ ala iri nri, ha dị ihe dị ka puku ise.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:10 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 128
10 Jizọs wee si: “Meenụ ka ha nọdụ ala rie nri.”+ Ahịhịa juru eju n’ebe ahụ. Ya mere, ndị ikom ahụ nọdụrụ ala iri nri, ha dị ihe dị ka puku ise.+