Jọn 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, mgbe ihe inyeaka ahụ ga-abịa, bụ́ mmụọ nke eziokwu,+ ọ ga-edu unu ka unu ghọta eziokwu niile, n’ihi na ọ gaghị ekwu ihe bụ́ uche ya. Kama ihe ndị ọ nụrụ ka ọ ga-ekwu, ọ ga-akọkwara unu ihe ndị ka ga-emenụ.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:13 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 49 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 324/1/2000, p. 8-99/1/1990, p. 8 Atọ n’Ime Otu, p. 22
13 Ma, mgbe ihe inyeaka ahụ ga-abịa, bụ́ mmụọ nke eziokwu,+ ọ ga-edu unu ka unu ghọta eziokwu niile, n’ihi na ọ gaghị ekwu ihe bụ́ uche ya. Kama ihe ndị ọ nụrụ ka ọ ga-ekwu, ọ ga-akọkwara unu ihe ndị ka ga-emenụ.+
16:13 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 49 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 324/1/2000, p. 8-99/1/1990, p. 8 Atọ n’Ime Otu, p. 22