Ọrụ Ndịozi 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Ụmụnna m, Devid si n’ike mmụọ nsọ buo amụma gbasara Judas,+ onye dutere ndị jidere Jizọs.+ Amụma a nke dị n’Akwụkwọ Nsọ kwesịkwara imezu.
16 “Ụmụnna m, Devid si n’ike mmụọ nsọ buo amụma gbasara Judas,+ onye dutere ndị jidere Jizọs.+ Amụma a nke dị n’Akwụkwọ Nsọ kwesịkwara imezu.