Ọrụ Ndịozi 16:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe onye na-elekọta ụlọ nga ahụ tetara n’ụra wee hụ na ọnụ ụzọ ụlọ mkpọrọ ahụ niile meghechara emeghe, ọ mịịrị mma agha ya ma chọọ igbu onwe ya, n’ihi na o chere na ndị mkpọrọ ahụ agbapụla.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:27 Ụlọ Nche,6/15/1990, p. 16-175/15/1990, p. 25
27 Mgbe onye na-elekọta ụlọ nga ahụ tetara n’ụra wee hụ na ọnụ ụzọ ụlọ mkpọrọ ahụ niile meghechara emeghe, ọ mịịrị mma agha ya ma chọọ igbu onwe ya, n’ihi na o chere na ndị mkpọrọ ahụ agbapụla.+