Ọrụ Ndịozi 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe onye ahụ na-elekọta ụlọ nga tetara n’ụra wee hụ na ọnụ ụzọ ụlọ mkpọrọ ahụ meghechara emeghe, ọ mịịrị mma agha ya ma chọọ igbu onwe ya,+ n’ihi na o chere na ndị mkpọrọ ahụ agbapụwo.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:27 Ụlọ Nche,6/15/1990, p. 16-175/15/1990, p. 25
27 Mgbe onye ahụ na-elekọta ụlọ nga tetara n’ụra wee hụ na ọnụ ụzọ ụlọ mkpọrọ ahụ meghechara emeghe, ọ mịịrị mma agha ya ma chọọ igbu onwe ya,+ n’ihi na o chere na ndị mkpọrọ ahụ agbapụwo.+