-
Ọrụ Ndịozi 18:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Mgbe Apọlọs nọ na-achọ ịga Akeya, ụmụnna degaara ndị ebe ahụ na-eso ụzọ Jizọs akwụkwọ, gwa ha ka ha nabata ya nke ọma. Mgbe o ruru ebe ahụ, o nyeere ndị Chineke meere amara ha ekwere na ya ezigbo aka.
-