27 Ebe ọ bụkwa na ọ nọ na-achọ ịgafe banye Akeya, ụmụnna degaara ndị ahụ na-eso ụzọ akwụkwọ, gbaa ha ume ka ha jiri obiọma nabata ya. Ya mere, mgbe o rutere n’ebe ahụ, o nyeere+ ndị kwere ekwe n’ihi obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ aka nke ukwuu;+