Ndị Filipaị 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, agụụ ịhụ unu na-agụsi m ike, unu bụkwa ọṅụ m na okpueze m.+ Unu ndị m hụrụ n’anya, kwụsienụ ike+ otú a ka unu wee na-eme ka unu na Onyenwe anyị dị n’otu.
4 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, agụụ ịhụ unu na-agụsi m ike, unu bụkwa ọṅụ m na okpueze m.+ Unu ndị m hụrụ n’anya, kwụsienụ ike+ otú a ka unu wee na-eme ka unu na Onyenwe anyị dị n’otu.