Ndị Filipaị 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, ndị agụụ ha na-agụsi m ike, ọṅụ m na okpueze m,+ guzosienụ ike+ otú a n’ime Onyenwe anyị, ndị m hụrụ n’anya.
4 N’ihi ya, ụmụnna m m hụrụ n’anya, ndị agụụ ha na-agụsi m ike, ọṅụ m na okpueze m,+ guzosienụ ike+ otú a n’ime Onyenwe anyị, ndị m hụrụ n’anya.