Ndị Hibru 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ụmụ Livaị ndị na-anata otu ụzọ n’ụzọ iri na-anwụ anwụ, ma a gbara àmà na nwoke a na-adị ndụ.+