Ndị Hibru 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’otu aka, ọ bụ ụmụ mmadụ ndị na-anwụ anwụ na-anata otu ụzọ n’ụzọ iri,+ ma n’aka nke ọzọ, ọ bụ onye a na-agba àmà na ọ dị ndụ.+
8 N’otu aka, ọ bụ ụmụ mmadụ ndị na-anwụ anwụ na-anata otu ụzọ n’ụzọ iri,+ ma n’aka nke ọzọ, ọ bụ onye a na-agba àmà na ọ dị ndụ.+