16 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ahụ nwanna ya ka ọ na-eme mmehie na-anaghị akpata ọnwụ, ọ ga-arịọrọ ya arịrịọ, Chineke ga-enyekwa ya ndụ,+ ya bụ, ndị na-anaghị eme mmehie na-akpata ọnwụ.+ Ma, e nwere mmehie na-akpata ọnwụ. Ọ bụghị mmehie a ka m na-agwa ya ka ọ rịọ arịrịọ maka ya.