Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 12:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 “Ọ bụ ya mere m ji asị unu na a ga-agbaghara ụmụ mmadụ ụdị mmehie na nkwulu ọ bụla, ma a gaghị agbaghara nkwulu e kwuluru mmụọ nsọ.+

  • Mak 3:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Ma, onye ọ bụla nke kwuluru mmụọ nsọ, a gaghị agbaghara ya ruo mgbe ebighị ebi,+ kama ikpe mmehie amala ya ruo mgbe ebighị ebi.”+

  • Luk 12:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Onye ọ bụla nke kwuluru Nwa nke mmadụ, a ga-agbaghara ya. Ma a gaghị agbaghara onye ọ bụla kwuluru mmụọ nsọ.+

  • Ndị Hibru 6:4-6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 N’ihi na ndị e merela ka ha ghọta eziokwu,+ ndị detụrụ onyinye si n’eluigwe e nyere n’efu ire, ndị nwetarala mmụọ nsọ, 5 ndị detụrụ okwu Chineke nke dị ezigbo mma ire, detụkwa ihe ọma ndị ga-eme n’ọdịnihu ire,* 6 ma ha adapụ n’okwukwe,+ e nweghị ike ime ka ha chegharịa ọzọ n’ihi na ha na-akpọgide Ọkpara Chineke n’osisi ọzọ ma na-eme ka ihere mee ya n’ihu ọha.+

  • Ndị Hibru 10:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 N’ihi na ọ bụrụ na anyị akpachara anya na-eme mmehie mgbe anyị matachara eziokwu nke ọma,+ e nweghịzi àjà ọ bụla fọrọ a ga-achụ maka mmehie anyị,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya