Ọpụpụ 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị na-amanye ha ịrụ ọrụ nọ na-enye ha nsogbu,+ sị: “Rụchaanụ ọrụ unu, onye ọ bụla rụchaa ọrụ dịịrị ya n’ụbọchị, dị nnọọ ka mgbe a na-enye unu ahịhịa ọka.”+
13 Ndị na-amanye ha ịrụ ọrụ nọ na-enye ha nsogbu,+ sị: “Rụchaanụ ọrụ unu, onye ọ bụla rụchaa ọrụ dịịrị ya n’ụbọchị, dị nnọọ ka mgbe a na-enye unu ahịhịa ọka.”+