Ọpụpụ 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị dibịa anwansi ahụ wee gwa Fero, sị: “Ọ bụ mkpịsị aka+ Chineke!”+ Ma obi Fero ka kpọchiri akpọchi,+ o geghị ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.
19 Ndị dibịa anwansi ahụ wee gwa Fero, sị: “Ọ bụ mkpịsị aka+ Chineke!”+ Ma obi Fero ka kpọchiri akpọchi,+ o geghị ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.