Ọpụpụ 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ị ga-eji ọlaedo kpụọ cherọb abụọ. Ị ga-akpụnye ha na nsọtụ abụọ nke ihe mkpuchi ahụ.+