Ọpụpụ 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ihe ndị ahụ yiri mgbaaka ga-adị n’akụkụ ihe ahụ a ga-akpụ n’ọnụ ya ka ọ bụrụ ihe ga na-ejide okporo osisi ndị a ga-eji na-ebu tebụl ahụ.+
27 Ihe ndị ahụ yiri mgbaaka ga-adị n’akụkụ ihe ahụ a ga-akpụ n’ọnụ ya ka ọ bụrụ ihe ga na-ejide okporo osisi ndị a ga-eji na-ebu tebụl ahụ.+