Ọpụpụ 25:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Alaka isii ga-esi n’akụkụ ya abụọ pụta, alaka atọ nke ihe ndọba oriọna ahụ ga-esi n’otu akụkụ ya pụta, alaka atọ nke ihe ndọba oriọna ahụ ga-esikwa n’akụkụ ya nke ọzọ pụta.+
32 Alaka isii ga-esi n’akụkụ ya abụọ pụta, alaka atọ nke ihe ndọba oriọna ahụ ga-esi n’otu akụkụ ya pụta, alaka atọ nke ihe ndọba oriọna ahụ ga-esikwa n’akụkụ ya nke ọzọ pụta.+