Ọpụpụ 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-ewere mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ+ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya,+ ị ga-edo ya na arịa ya niile nsọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ.
9 Ị ga-ewere mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ+ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya,+ ị ga-edo ya na arịa ya niile nsọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ.