Ọnụ Ọgụgụ 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ Geshọn+ ga na-eje ozi ha niile n’ihe metụtara ihe niile ha na-ebu na ozi niile ha na-eje, dị ka Erọn na ụmụ ya ndị ikom+ ga na-enye ha n’iwu, unu ga-ekenye ha ihe niile ha ga na-ebu ka ọ bụrụ ọrụ dịịrị ha.
27 Ụmụ Geshọn+ ga na-eje ozi ha niile n’ihe metụtara ihe niile ha na-ebu na ozi niile ha na-eje, dị ka Erọn na ụmụ ya ndị ikom+ ga na-enye ha n’iwu, unu ga-ekenye ha ihe niile ha ga na-ebu ka ọ bụrụ ọrụ dịịrị ha.