Ọnụ Ọgụgụ 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi ọ bụla emehie n’amaghị ama,+ ọ ga-eweta nne ewu na-agafebeghị otu afọ ka e were chụọ àjà mmehie.+
27 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi ọ bụla emehie n’amaghị ama,+ ọ ga-eweta nne ewu na-agafebeghị otu afọ ka e were chụọ àjà mmehie.+