Ọnụ Ọgụgụ 16:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọkụ wee si n’ebe Jehova nọ pụta+ rechapụ narị ndị ikom abụọ na iri ise ahụ, bụ́ ndị nọ na-esure ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:35 Ụlọ Nche,8/1/2002, p. 12
35 Ọkụ wee si n’ebe Jehova nọ pụta+ rechapụ narị ndị ikom abụọ na iri ise ahụ, bụ́ ndị nọ na-esure ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ.+