Ọnụ Ọgụgụ 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee! Mụ onwe m esiwo n’etiti ụmụ Izrel+ kpọrọ ụmụnne unu, bụ́ ndị Livaị, ka ha bụụrụ unu onyinye,+ dị ka ndị e nyere Jehova ka ha na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+
6 Lee! Mụ onwe m esiwo n’etiti ụmụ Izrel+ kpọrọ ụmụnne unu, bụ́ ndị Livaị, ka ha bụụrụ unu onyinye,+ dị ka ndị e nyere Jehova ka ha na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+