Ọnụ Ọgụgụ 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “A ga-eli Erọn dị ka e liri ndị ya,+ n’ihi na ọ gaghị abanye n’ala ahụ m ga-enye ụmụ Izrel, n’ihi na unu nupụrụ isi n’iwu m n’ihe banyere mmiri Meriba.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2018, p. 14-15 Ụlọ Nche,9/1/2009, p. 19
24 “A ga-eli Erọn dị ka e liri ndị ya,+ n’ihi na ọ gaghị abanye n’ala ahụ m ga-enye ụmụ Izrel, n’ihi na unu nupụrụ isi n’iwu m n’ihe banyere mmiri Meriba.+