Ọnụ Ọgụgụ 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘N’ọnwa nke asaa, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+ Ọ ga-abụ ụbọchị a ga-afụrụ unu opi.+
29 “‘N’ọnwa nke asaa, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+ Ọ ga-abụ ụbọchị a ga-afụrụ unu opi.+