Ọnụ Ọgụgụ 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Meere onwe gị opi+ ọlaọcha abụọ. Ị ga-akpụ ha akpụ, ị ga-ejikwa ha na-akpọkọta+ nzukọ ahụ, na-emekwa ka ha kwalie. Abụ Ọma 81:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+
2 “Meere onwe gị opi+ ọlaọcha abụọ. Ị ga-akpụ ha akpụ, ị ga-ejikwa ha na-akpọkọta+ nzukọ ahụ, na-emekwa ka ha kwalie.
3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+