Ọnụ Ọgụgụ 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu ga-achụ otu nwa oké ehi, otu ebule, ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ, ndị ahụ́ dị mma, n’àjà, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova;+
2 Unu ga-achụ otu nwa oké ehi, otu ebule, ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ, ndị ahụ́ dị mma, n’àjà, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova;+