Ọnụ Ọgụgụ 29:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ga-eweta otu nwa oké ehi, otu ebule, ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ,+ ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nke a chụụrụ Jehova. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+
8 Unu ga-eweta otu nwa oké ehi, otu ebule, ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ,+ ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nke a chụụrụ Jehova. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+