3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+
22 Ọ dịghị nke ọ bụla kpuru ìsì ma ọ bụ nke ọkpụkpụ gbajiri ma ọ bụ nke nwere apa ma ọ bụ ákpụ̀ ma ọ bụ akpụkpa ma ọ bụ ọkpụisi eri ngo+ unu ga-ewetara Jehova, unu agaghịkwa esi na ha suree àjà a na-esure n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà nye Jehova.
17“Ejila ehi ma ọ bụ atụrụ nke nwere nkwarụ, ya bụ, ihe ọ bụla na-adịghị mma, chụọrọ Jehova bụ́ Chineke gị àjà; n’ihi na ọ bụ ihe arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+