Ọnụ Ọgụgụ 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Unu ga-ewetakwa ụmụ oké ehi iri na atọ, ebule abụọ, ụmụ ebule iri na anọ ndị gbara otu afọ otu afọ, ka ọ bụrụ àjà nsure ọkụ,+ àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+
13 Unu ga-ewetakwa ụmụ oké ehi iri na atọ, ebule abụọ, ụmụ ebule iri na anọ ndị gbara otu afọ otu afọ, ka ọ bụrụ àjà nsure ọkụ,+ àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+